Ilu Igbo: Ilu iri abua gbasara nkwenye na ofufe n’ala Igbo

Ilu Igbo: Ilu iri abua gbasara nkwenye na ofufe n’ala Igbo

Nkwenye ,ofufe na echiche miri emi ndi Igbo nwere putara ihie n’ilu ha na atu,iji gosi nkwenye na ofufe ndi Igbo si gbaa mkporogwu,ha na eji ilu ndi a ekwu okwu 1. Nkita si na ya agaghi eji ujo ogu ya na ndi mmuo hapu ihe a tupuru n’ezi 2. Ojukwu na azo mmadu ngwu ana egbu ya. 3. Onye meruo ala,ala achuo ya osoo 4. Onye kariri mmadu kariri chi ya. 5. Dike gawa…

Read More

Ilu Igbo…. Ilu Ndumodu Iri Abua (20)

Ilu Igbo…. Ilu Ndumodu Iri Abua (20)

Dika Igbo si kwuo.. Ilu bu uto Asusu igbo, Ilu bu mmanu igbo ji eri okwu.. Nwafo Igbo obuna kwesilu ima ka esi atu ilu ma nwekwaa ezi nghota ebe ilu di. Ilu Igbo na akowa otutu Ihe, Ona adu ndumodu, ona ekwu maka mmekota, ihunaya, enyi, mmewa obi dgz. Na Ilu Igbo nke taa, anyi ga atuputalu unu ilu ndumodu iri abua. Chuo ewu ojii mgbe ihe ka di. Mmiri doro na eju doro…

Read More