ỤMỤ NWAANYỊ AFRỊKA NA NTUTU ISI HA

ỤMỤ NWAANYỊ AFRỊKA NA NTUTU ISI HA

Ọ dị ka ụmụnwaanyị Afrịka aka hụ ntutu nke ndị ọcha n’anya karịa ụdị nke Chukwu nyere ha. Nke a bụ maka na ọtụtụ ụmụnwaanyị Afrịka na-eji akụrụngwa dị iche iche a na-akpọ ‘Relaxer’ na Bekee wee na-ete n’isi ha ka o were gbatịa dị ka nke ndị ọcha. Ọtụtụ ndị mmadụ ajụọla ihe kpatara ha jiri hapụ ọmarịcha ntutu Chukwu nyere ha jiri akụrụngwa kemịkal na-ete na ya. Ha jirichaa kemịkaal ahụ, ha arịgọọ…

Read More