Anu’m di na nwunye, ugboa na gboo

Anu’m di na nwunye, ugboa na gboo

Mgbe mbụ na ala igbo ọ na abụ nwọke hụ nwanyị ọga alụ ọkpọtara ya Nne na Nna ya ka ha hụ ya anya, mgbe ha hụchara ya, ha ga ajụ nwata nwanyị ahụ ajụjụ gbanyere obodo ya na ndị be ha. Mgbe nke a gachara Nne na Nna nke nwọke ga ajụ nwa ha nwọke ajụjụ banyere nwanyị ahụ ọchọrọ ịlụ, emechaa Nne na Nna nke nwọke ga atụ elo zije otu ọnye ụmụnna…

Read More

MGBA N’ALA IGBO

MGBA N’ALA IGBO

Okonkwọ na Ọmalinze Mgba bụ otu n’ime ihe egwuregwu ndị Igbo nwere. Mgba na-eme ka mmadụ gbasie ike. Maka na nwoke na ibe ya ha bụ n’ọnụ, e ruo n’omume a mara mbe abụọ nke bụ oke. E ji mgba asọ mpi enyi ma ọ bụ mba na mba n’oge gboo. E ji ya enwe mmekọrịta mmadụ na ibe ya. N’ime akwụkwọ Ihe a gbasara nke bu (Things Fall Apart), Okonkwọ na Ọmalinze gbara mgba….

Read More

Anuri Uka Nne: Uru ndinne bara na Obodo

Anuri Uka Nne: Uru ndinne bara na Obodo

Guo edemede nkea sitere na aka ndiezinne Uru ndinne bara na Obodo Uru ndi nne bara n’obodo bu nke ana eleghara anya. Imirikiti mmadu na-akponye oru ndi nne n’imi. Onaghi ekwe ha nghota na umunwanyi na-atunye ezigbo oke ha na ikwalite obodo. Ngwa chere ma chee echiche nke oma I ga aghota na umu nwanyi kwesiri ka eweliere ha aka elu. Ka ha muchara umu,ha bu ndi nkuzi izizi umuaka nwere. Ha na-akuziri umu obere…

Read More

Akuko Ifo… Akuko gbasara Ewu na Mbe

Akuko Ifo… Akuko gbasara Ewu na Mbe

IFOCHAKPI!!!!! Wool!! Umu nne m ekele kwa m unu niile ndi no n’ebe a Ama m na oru nke ubochi taa gara ofuma..Jehovah bu eze. Achoro m ina enwete akuko ifo nna nna anyi ha na okpako a ubochi Friday o bula. Ngwa ka anyi gerenu akuko ifo nke ubochi taa. IFOCHAKPI!!! WOO!!! Akuko a bu akuko gbasara Ewu na Mbe N’oge ochie mgbe uganu/aguru dara na obodo umu anumanu, nke ha ahughi tuturu rachaa,…

Read More

OLE NDI BU NDI IGBO

OLE NDI BU NDI IGBO

OLE NDI BU NDI IGBO Obodo m Igbo bu obodo udo Gini kam geme ka udo ya dikwa Agam eto nime udo ya Na omenala n`ukpuru oma ya nile Aga m asopukwara ndi okenye. Akam abuo, dika nke ndi muru m G`alusi olu ike iluputa ihe m geri Echiche mgeche nani ihe oma Ime ka madu ibem ba uru, e, Ime ka madu ibem ba uru. Umu ntakiri bu onyinye diri Igbo Obukwa ihe oma…

Read More

Ndi iche di na Igbo Izugbe na Olumba

Ndi iche di na Igbo Izugbe na Olumba

OKWU MMALITE Asụsụ Igbo na asụsụ tọkarịrị na ụtọ ma maa mma na ntị ịnụ, ọbụ ihe ndị Igbo ji ekwurịta okwu ebe ọbụla ha nọ, mana ọbụ ihe mwute na ọtụtụ ndị nne na nna arụrụ ala ji aka ha achụla asụsụ Igbo. Asụsụ Igbo nwere ihe nile ịchọrọ: ụda olu, ngwaa, ahịrịokwu, nkọwaaha, nnọchiaha, Ndakọrịta ụdaume…ma dịrị gabazie Asụsụ Igbo nwere ụzọ ngalaba abụọ amaara ọfụma *Igbo Izugbe [Central Igbo] *Igbo Olumba [native…

Read More

Ụzọ dị iche iche anyị ga-eji kwado asụsụ Igbo

Ụzọ dị iche iche anyị ga-eji kwado asụsụ Igbo

~Ka anyị hụ Igbo n’anya. Onye hụ Igbo n’anya, asụsụ Igbo ga-amasị ya. ~Ka anyị na-asụrụ ụmụ anyị Igbo ebe ọbụla anyị nọ. ~Ka anyị jiri asụsụ Igbo mere asụsụ ezinụlọ anyị niile. ~Ka anyị kwado ndị niile na atụmatụ niile na-akwalite Igbo. ~ Ka anyị na-azụta ma na-agụ akwụkwọ Igbo. Ọtụtụ ndị Igbo e nweghị akwụkwọ Igbo n’be ha. ~ Ka anyị na-ege egwu Igbo, na-ekiri ihe onyonyo Igbo. ~Ka anyị soro n’ọgbakọ ndị…

Read More

Enugu: Ododo ha nine manitele.

Enugu: Ododo ha nine manitele.

Enugu… Ododo ha nine manitele. Enugu… Ododo ebe  Abacha na ato uto karia osikapa eyereye na anu okuku. (jụọ ase nke Omeife) Enugu… Obodo ebe enyi na agbanwe bulu nwanne, ndi ilo agbanwee buluzie ndi  aloba. Enugu… Obodo igbambo di ulu dika achicha bekee ndi Boban. Enugu… Obodo ọkpa na coke ka na eme ndi mmadu he ekweghi na ha ga ahapu Enugu, ka ha yaru ina agbajo ya bu nri. Enugu Obodo ebe ogbe…

Read More