Dr. (Mrs.) Ngọzi Okonjọ-Iweala

Dr. (Mrs.) Ngọzi Okonjọ-Iweala

Ngọzi Okonjo-Iweala bụ Nwaada Igbo. Ọ so na ndị na-ewu ewu na Naịjirịa. Ọ bụ onye Ọgwashị Uku dị na steeti Delta ma ọ lụrụ di n’ụmụahịa dị na Steeti Abịa. Aha di ya bụ Ikemba Iweala. Aha nna ya bụ Prọfesọ Chukuka Okonjọ, Eze ma ọ bụ Obi na-achị Ọgwashị-Uku. A mụrụ nwaanyị a na 1954. Ọ mụrụ ụmụ anọ. Ngọzi gụrụ Ịkọnọmiks(Economics) na Mahadum Harvard dị n’Amerika ebe ọ nọ turu ugo na…

Read More

Ikemefuna ”Things fall Apart”

Ikemefuna ”Things fall Apart”

Ikemfuna bụ onye Mbaịnọ. Ndị Mbaịnọ ji ya na otu nwaagbọghọ kwụọ ụgwọ onye Ụmụọfịa ha gburu. Ụmụọfịa gosiri ugwu na nsọpụrụ ha nwere n’ebe Okonkwọ nọ wee kpọnye ya Ikemfuna ka ọ na-eleta ya anya ruo mgbe ha ga-eji ya mee ihe ha ga-eme. Okonkwọ kpọọrọ Ikemfuna kpọnye nwunye ya nke mbụ bụ nne Nwoye ka ọ na-azụ ya. Ikemfuna bụ nwata maara ihe nke ukwuu. Okonkwọ chọpụtara na o nwekarịrị nwa ya bụ…

Read More

Anu’m di na nwunye, ugboa na gboo

Anu’m di na nwunye, ugboa na gboo

Mgbe mbụ na ala igbo ọ na abụ nwọke hụ nwanyị ọga alụ ọkpọtara ya Nne na Nna ya ka ha hụ ya anya, mgbe ha hụchara ya, ha ga ajụ nwata nwanyị ahụ ajụjụ gbanyere obodo ya na ndị be ha. Mgbe nke a gachara Nne na Nna nke nwọke ga ajụ nwa ha nwọke ajụjụ banyere nwanyị ahụ ọchọrọ ịlụ, emechaa Nne na Nna nke nwọke ga atụ elo zije otu ọnye ụmụnna…

Read More

MGBA N’ALA IGBO

MGBA N’ALA IGBO

Okonkwọ na Ọmalinze Mgba bụ otu n’ime ihe egwuregwu ndị Igbo nwere. Mgba na-eme ka mmadụ gbasie ike. Maka na nwoke na ibe ya ha bụ n’ọnụ, e ruo n’omume a mara mbe abụọ nke bụ oke. E ji mgba asọ mpi enyi ma ọ bụ mba na mba n’oge gboo. E ji ya enwe mmekọrịta mmadụ na ibe ya. N’ime akwụkwọ Ihe a gbasara nke bu (Things Fall Apart), Okonkwọ na Ọmalinze gbara mgba….

Read More

Ezi Nwaanyị

Ezi Nwaanyị

Ezi nwaanyị bara nnukwu uru n’ezi n’ụlọ. Ndị Igbo na-ewe onye lụtara nwaanyị mara ihe ka onye newer akụnaụba. Nwaanyị ahụ bụ odoziakụ, Ọ bụghị okposa akụ. Nwaanyị dị etu a na-aza Ochendodi, Ugodiya, Osodieme wee dịrị gawazie. Agwa nwaanyị bụ mma ya. Mmeso ọma ọ na-emeso ndị gbara ya okirikiri na-enye obi ụtọ. Dịka akwụkwọ nsọ kwuru: “Amara bụ ụgha, ị ma mma bụkwa ihe efu,Ma nwaanyị nke na-atụ egwu Jehova ga-enwe otito.” Ọ…

Read More

Ịchụ Nta – Mbido Igbo

Ịchụ Nta – Mbido Igbo

Ịchụ nta bụ aka ọrụ a na-akwanyere ugwu tụmadi n’obodo nwere nnukwu ọhịa n’ala Igbo. Ịchụ nta dị iche iche. Ndị okenye na-achụ nta, ebe ụmụ ntakịrị na-achụkwa nke ha. Ndị Igbo na-akwado ụmụaka ịchụ nta ụmụ obere anụ dị ka ngwere na nnụnụ. Ụmụaka na-eji katapult were na-achụ nke ha. A naghị ekwe ka ha were ihe dị ka egbe, ụta ma ọ bụ mma. Naanị ndị okenye pụrụ i ji ihe ndị a…

Read More

Ọhaneze Ndị Igbo Akpọọla Òkù Ka A’hazigharịa Ọnọdụ Ala Nigeria

Ọhaneze Ndị Igbo Akpọọla Òkù Ka A’hazigharịa Ọnọdụ Ala Nigeria

Ndị igbo n’ụwa gbaa gburugburu na ndị ọzọ ọnọdụ ala Nigeria na-echu ụra akpọọla oku ka e nwògharịa ma hazigharịa ọnọdụ ala ahụ iji nye ya ezi ọdịnihu, kwalite ezi mmekọrịta mmadụ na ibe ya, ọnọdụ udo, ọnọdụ mmepe, nakwa ọnọdụ egbe bere ugo bere. Ọkpọkpọ oku a, mkpebi a na nkwekọrịta a bụ nke e mere na nnukwu ọgbakọ izugbe a chịkọbara site n’aka otu Ọhaneze Ndị Igbo, ma bụrụkwa nke weere ọnọdụ ụbọchị…

Read More

EKPERE UTUTU, OBOLO CHI KELEE CHI

EKPERE UTUTU, OBOLO CHI KELEE CHI

Ọ bụ n’aha Nna, na nke ọkpara, na nke mmụọ nsọ, amen. Chineke pụrụ ime ihe niile, onye ebere na onye obi ọma, anyị bụ ụmụ gị a biakwana n’ilu gị n’ụbọchị taata. Anyị bịara ịkene gị n’ihe ọma niile nke ị meere anyị, anyi na-ekene gị ka ị sị mee anyị bụrụ ndị dị ndụ n’ala ndị dị ndụ n’ụbọchị taata. Anyi na-ekene kwa gị maka ogologo ndụ n’ahụ isi ike nke ị nyere…

Read More

Ilu Igbo: Ilu iri abua gbasara nkwenye na ofufe n’ala Igbo

Ilu Igbo: Ilu iri abua gbasara nkwenye na ofufe n’ala Igbo

Nkwenye ,ofufe na echiche miri emi ndi Igbo nwere putara ihie n’ilu ha na atu,iji gosi nkwenye na ofufe ndi Igbo si gbaa mkporogwu,ha na eji ilu ndi a ekwu okwu 1. Nkita si na ya agaghi eji ujo ogu ya na ndi mmuo hapu ihe a tupuru n’ezi 2. Ojukwu na azo mmadu ngwu ana egbu ya. 3. Onye meruo ala,ala achuo ya osoo 4. Onye kariri mmadu kariri chi ya. 5. Dike gawa…

Read More
1 2 3