- Here is what Festus Keyamo has to say about the postponement of the elections
- PDP alleges unavailability of materials in Osun day to elections
- Global Girls Network holds advocacy rally against rape In Osogbo, asks parents to promptly report cases
- Go out and vote, security agents will protect your lives, Osun gov tells voters, declares Friday public holiday
- Avoid acts that can instigate violence during elections, expert advises Nigerians
Oji Ututu na Ofo Ndu.
Onye wetara Ọjị wetara ihe e ji arịọ ndụ. Egbe bere, Ugo bere, nke sị ibe ya ebela, ya gosi ya ebe ọ ga-ebe. Ọjị ruo ụlọ O kwuo ebe o si. Agwọ na-atụ mbe na-atụ n’okpokoro ya. Chi ugo mara ugo nzu, pịa ọkụkọ ọnụ. Ọfọ ka ide ji awa ala. Emere m gị gịnị gburu ọfọ gbuo ogu. Kparakpata ka ewu na-anyụ, ọ nyụọ bọọ ọ bụrụ otolo. Ikpo mkpume agba ọkụ. Ọ…
Read More