Ndi uwe ojii a’yoo la Edwin Clark maka iwakpo ulo ya.

Ndi uwe ojii naijiria a’yoo la ichie Edwin clark maka nwakpo ndi uwe ojii ano wakpolu ulo ya na Abuja.

Onye nkwuchite onu , Ag. DCP Jimoh Moshood, kwuputalu nkea na ozi odelu na Abuja na ubochi wednesday.

Aririo’a na abia ka onye onye isi ndi uwe ojii Inspector-General Ibrahim Idris nyelu iwu ka akpochia ya ndi uwe ojii na onye ogba ama ha maka iwakpo ulo clark na uzo na ezighi ezi.

Moshood kwulu na ndi nnochi anya ndi uwe ojii galu mgbalu na ulo clark bu DIG operation na ufodi ndi Commissioners.

Okwuru na onye isi ndi uwe ojii enyera iwu ikpuputa onye ogba’ma na ihu ndi mgbasa ozi na etufughi oge tupu akpupu ya na ulo ikpe.

Onye isi ndi uwe ojii enyeghi ikike nwakpu’a, ya mere oji zite ndi nnoji anya mejuputalu ndi okwa ha di enu na uwe ojii nke onye ndu ha bu DIG Joshak na ufodu ndi commissioner ndi galu mgbalu na nke Clark ma rio ya na aha ndi uwe ojii Naijiria na IGP maka agwa ya bu ndi uwe ojii kpara na mmechu ihu ya mechulu ya na ezi na ulo ya”.

Clark nabatalu ha ma nabatakwa aririo ha. ya bu ozi delu.

Facebook Comments

Leave a Comment